Abụ Ọma 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nụrụ olu arịrịọ m mgbe m na-etiku gị maka enyemaka,Mgbe m nọ n’ime ime ebe nsọ gị+ gbasaa aka m.+ Abụ Ọma 143:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, mee ngwa za m.+Ike agwụla mmụọ m.+Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ,+Ma ọ́ bụghị ya, m ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.+
7 Jehova, biko, mee ngwa za m.+Ike agwụla mmụọ m.+Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ,+Ma ọ́ bụghị ya, m ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.+