Abụ Ọma 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ude m na-asụ emewo ka ike gwụ m;+N’ogologo abalị dum, m na-eme ka ihe ndina m dee mmiri;+M na-eme ka ihe ndina m jupụta n’anya mmiri m.+ Abụ Ọma 38:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ahụ́ akụnwụwo m, e gbuwokwa mmụọ m nke ukwuu;Ebigbọwo m n’ihi ịsụ ude nke obi m.+
6 Ude m na-asụ emewo ka ike gwụ m;+N’ogologo abalị dum, m na-eme ka ihe ndina m dee mmiri;+M na-eme ka ihe ndina m jupụta n’anya mmiri m.+