Job 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Abụzi m ọkpụkpụ ọkpụkpụ,+Ejisiri m ike* lanahụ. Ilu 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ bara uru dị ka ihe na-agwọ ọrịa,+ ma mmụọ nke dara mbà na-amịkpọ ọkpụkpụ.+ Abụ Ákwá 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-ejizi oji karịa ọchịchịrị. A dịghịkwa amata ha n’okporo ámá.+Ha atawo ahụ́ bụrụzie ọkpụkpụ ọkpụkpụ.+ Ha akpọọla nkụ dị ka osisi.
8 Ha na-ejizi oji karịa ọchịchịrị. A dịghịkwa amata ha n’okporo ámá.+Ha atawo ahụ́ bụrụzie ọkpụkpụ ọkpụkpụ.+ Ha akpọọla nkụ dị ka osisi.