2 Ihe E Mere 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụnụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha+ niile nke eluigwe guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ Daniel 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E nwere ọkụ nke na-asọ asọ ka mmiri, nke si n’ihu ya na-asọpụta.+ E nwere puku kwuru puku ndị nọ na-ejere ya ozi,+ nakwa iri puku kwuru iri puku ndị guzo n’ihu ya.+ Ụlọikpe+ ahụ malitere ikpe, a saghekwara akwụkwọ dị iche iche.
18 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụnụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha+ niile nke eluigwe guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
10 E nwere ọkụ nke na-asọ asọ ka mmiri, nke si n’ihu ya na-asọpụta.+ E nwere puku kwuru puku ndị nọ na-ejere ya ozi,+ nakwa iri puku kwuru iri puku ndị guzo n’ihu ya.+ Ụlọikpe+ ahụ malitere ikpe, a saghekwara akwụkwọ dị iche iche.