Diuterọnọmi 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+ 1 Ndị Eze 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ Abụ Ọma 68:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụgbọ ịnyịnya agha Chineke dị iri puku kwuru iri puku, puku kwuru puku.+Jehova esiwo na Saịnaị bata n’ebe nsọ ya.+ Ndị Hibru 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+ Jud 14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+ Mkpughe 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ, nụkwa olu nke ọtụtụ ndị mmụọ ozi gbara ocheeze ahụ na ihe ndị ahụ dị ndụ na ndị okenye ahụ gburugburu, ha dịkwa iri puku kwuru iri puku,+ na puku kwuru puku,+
2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
17 Ụgbọ ịnyịnya agha Chineke dị iri puku kwuru iri puku, puku kwuru puku.+Jehova esiwo na Saịnaị bata n’ebe nsọ ya.+
22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+
14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+
11 M wee hụ, nụkwa olu nke ọtụtụ ndị mmụọ ozi gbara ocheeze ahụ na ihe ndị ahụ dị ndụ na ndị okenye ahụ gburugburu, ha dịkwa iri puku kwuru iri puku,+ na puku kwuru puku,+