Diuterọnọmi 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+ Ndị Hibru 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+ Jud 14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+
2 O wee sị:“Jehova si na Saịnaị bịa,+O sikwa na Sia nwukwasị ha dị ka ìhè.+O si n’ógbè Peran nke bụ́ ugwu ugwu nwuo dị ka ìhè,+Ìgwè ndị nsọ sokwa ya,+Ndị dike ha nọkwa ya n’aka nri.+
22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+
14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+