Abụ Ọma 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova na-enyocha ma onye ezi omume ma onye ajọ omume,+Mkpụrụ obi ya kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị.+ Abụ Ọma 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-agọzi Jehova, bụ́ onye nyeworo m ndụmọdụ.+N’ezie, akụrụ m agbaziwo m n’abalị.+ 1 Ndị Kọrịnt 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ọ dịghị ihe ọjọọ ọ bụla m maara+ m mere. Ma nke a adịghị egosi na m bụ onye ezi omume, kama, onye na-enyocha m bụ Jehova.+
5 Jehova na-enyocha ma onye ezi omume ma onye ajọ omume,+Mkpụrụ obi ya kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị.+
4 N’ihi na ọ dịghị ihe ọjọọ ọ bụla m maara+ m mere. Ma nke a adịghị egosi na m bụ onye ezi omume, kama, onye na-enyocha m bụ Jehova.+