Ọpụpụ 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee! M ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ oké nkume ahụ mkpara, mmiri ga-agbapụta na ya, ndị a ga-aṅụkwa ya.”+ Mozis wee mee otú ahụ n’ihu ndị okenye Izrel. Ọnụ Ọgụgụ 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mozis wee welie aka kụọ mkpara ya na nkume ahụ dị elu ugboro abụọ: mmiri dị ukwuu wee malite ịgbapụta, nzukọ ahụ na anụ na-eburu ha ibu wee malite ịṅụ mmiri.+ Abụ Ọma 107:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ na-eme ka ala ịkpa ghọọ ọdọ mmiri nke ahịhịa amị jupụtara,+Na-emekwa ka ebe mmiri na-adịghị ghọọ ebe mmiri si asọpụta.+
6 Lee! M ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ oké nkume ahụ mkpara, mmiri ga-agbapụta na ya, ndị a ga-aṅụkwa ya.”+ Mozis wee mee otú ahụ n’ihu ndị okenye Izrel.
11 Mozis wee welie aka kụọ mkpara ya na nkume ahụ dị elu ugboro abụọ: mmiri dị ukwuu wee malite ịgbapụta, nzukọ ahụ na anụ na-eburu ha ibu wee malite ịṅụ mmiri.+
35 Ọ na-eme ka ala ịkpa ghọọ ọdọ mmiri nke ahịhịa amị jupụtara,+Na-emekwa ka ebe mmiri na-adịghị ghọọ ebe mmiri si asọpụta.+