2 Ihe E Mere 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu agaghị alụ ọgụ+ na nke ugbu a. Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ, guzoronụ otu ebe+ hụ otú Jehova ga-esi zọpụta unu.+ Juda na Jeruselem, unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.+ Echi gakwurunụ ha, Jehova ga-anọnyekwara unu.’”+
17 Unu agaghị alụ ọgụ+ na nke ugbu a. Nọrọnụ ebe unu kwesịrị ịnọ, guzoronụ otu ebe+ hụ otú Jehova ga-esi zọpụta unu.+ Juda na Jeruselem, unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.+ Echi gakwurunụ ha, Jehova ga-anọnyekwara unu.’”+