Abụ Ọma 94:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe m nwere ọtụtụ nchegbu n’ime obi m,+Nkasi obi gị malitere ime ka ahụ́ ruo mkpụrụ obi m ala.+ Ndị Rom 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ihe niile e dere n’oge gara aga, e dere+ ha iji nye anyị ntụziaka,+ ka anyị wee site ná ntachi obi+ anyị na nkasi obi+ sitere n’Akwụkwọ Nsọ nwee olileanya.+
4 N’ihi na ihe niile e dere n’oge gara aga, e dere+ ha iji nye anyị ntụziaka,+ ka anyị wee site ná ntachi obi+ anyị na nkasi obi+ sitere n’Akwụkwọ Nsọ nwee olileanya.+