Ọnụ Ọgụgụ 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee gwa Kora na ndị niile ya na ha zukọtara, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ nke ya+ na onye dị nsọ+ na onye ga na-abịa ya nso,+ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso. Diuterọnọmi 1:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ‘Ọ dịghị otu onye n’ime ndị ikom a so n’ajọ ọgbọ a nke ga-ahụ ezi ala ahụ m ṅụrụ iyi inye nna unu hà,+ Diuterọnọmi 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Unu ji anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihe metụtara Bel nke Piọ,+ na Jehova bụ́ Chineke gị lara onye ọ bụla nke sooro Bel nke Piọ n’iyi n’etiti unu.+ Abụ Ọma 36:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezi omume gị dị ka ugwu Chineke;+Mkpebi ikpe gị bụ oké ogbu mmiri.+Jehova, ị na-azọpụta mmadụ na anụmanụ.+ Abụ Ọma 105:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chetanụ ọrụ dị ebube ndị ọ rụrụ,+Bụ́ ọrụ ebube ya nakwa mkpebi ikpe ndị o ji ọnụ ya kwupụta,+
5 O wee gwa Kora na ndị niile ya na ha zukọtara, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ nke ya+ na onye dị nsọ+ na onye ga na-abịa ya nso,+ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso.
35 ‘Ọ dịghị otu onye n’ime ndị ikom a so n’ajọ ọgbọ a nke ga-ahụ ezi ala ahụ m ṅụrụ iyi inye nna unu hà,+
3 “Unu ji anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihe metụtara Bel nke Piọ,+ na Jehova bụ́ Chineke gị lara onye ọ bụla nke sooro Bel nke Piọ n’iyi n’etiti unu.+
6 Ezi omume gị dị ka ugwu Chineke;+Mkpebi ikpe gị bụ oké ogbu mmiri.+Jehova, ị na-azọpụta mmadụ na anụmanụ.+