1 Samuel 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, Devid sịrị Abishaị: “Egbula ya, n’ihi na ònye setịworo aka ya metụ onye Jehova tere mmanụ+ ma ka bụrụ onye aka ya dị ọcha?”+ 2 Ihe E Mere 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ dị ka ihe niile Devid nna nna ya mere si dị.+
9 Otú ọ dị, Devid sịrị Abishaị: “Egbula ya, n’ihi na ònye setịworo aka ya metụ onye Jehova tere mmanụ+ ma ka bụrụ onye aka ya dị ọcha?”+