1 Samuel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+ 1 Samuel 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi ya, ọ sịrị ndị ikom ya: “Tụfịakwa! Dị ka Jehova si ele ihe anya, agaghị m eme onyenwe m ihe a, bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ site n’isetị aka m metụ ya, n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ.”+ 2 Samuel 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee sị ya: “Gịnị mere na ị tụghị egwu+ isetị aka gị laa onye Jehova tere mmanụ+ n’iyi?”
10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+
6 N’ihi ya, ọ sịrị ndị ikom ya: “Tụfịakwa! Dị ka Jehova si ele ihe anya, agaghị m eme onyenwe m ihe a, bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ site n’isetị aka m metụ ya, n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ.”+