7Ndị Kiriat-jierim+ wee bịa buru igbe Jehova gbagoo wee buba ya n’ụlọ Abinadab+ nke dị n’ugwu, ọ bụkwa Elieza nwa ya ka ha doro nsọ ka ọ na-eche igbe Jehova nche.
6 Devid na Izrel dum wee gbagoo Beala+ ruo Kiriat-jierim, nke Juda, iji si n’ebe ahụ bugote igbe ezi Chineke, bụ́ Jehova, onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ bụ́ nke a kpọkwasịrị aha ya.