1 Ndị Eze 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, agaghị m eme ya n’ụbọchị gị,+ n’ihi Devid nna gị.+ Ọ bụ n’aka nwa gị nwoke ka m ga-adọkapụ ya.+ 1 Ndị Eze 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ n’ihi Devid+ ka Jehova bụ́ Chineke ya ji nye ya oriọna+ na Jeruselem site n’ibuli nwa ya nke nọchiri ya elu na ime ka Jeruselem dịgide,+ 2 Ndị Eze 19:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 M ga-echebekwa+ obodo a iji zọpụta ya n’ihi mụ onwe m+ nakwa n’ihi ohu m Devid.”’”+
12 Otú ọ dị, agaghị m eme ya n’ụbọchị gị,+ n’ihi Devid nna gị.+ Ọ bụ n’aka nwa gị nwoke ka m ga-adọkapụ ya.+
4 Ọ bụ n’ihi Devid+ ka Jehova bụ́ Chineke ya ji nye ya oriọna+ na Jeruselem site n’ibuli nwa ya nke nọchiri ya elu na ime ka Jeruselem dịgide,+