Abụ Ọma 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya kpụrụ obi ha niile;+Ọ na-enyocha ihe niile ha na-eme.+ Ilu 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ụzọ mmadụ dị n’ihu Jehova,+ ọ na-echebara ụzọ ya niile echiche.+ Aịzaya 29:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-agami nnọọ agami iji zonahụ Jehova atụmatụ ha,+ ndị meworo omume ha n’ebe gbara ọchịchịrị.+ Ha na-asịkwa: “Ònye na-ahụ anyị, ònyekwa maara ihe anyị na-eme?”+ Ọrụ Ndịozi 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Pita sịrị: “Ananayas, gịnị mere Setan+ ji mee ka obi sie gị ike ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ na izochi ụfọdụ n’ime ihe unu retara ala ahụ?
15 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-agami nnọọ agami iji zonahụ Jehova atụmatụ ha,+ ndị meworo omume ha n’ebe gbara ọchịchịrị.+ Ha na-asịkwa: “Ònye na-ahụ anyị, ònyekwa maara ihe anyị na-eme?”+
3 Ma Pita sịrị: “Ananayas, gịnị mere Setan+ ji mee ka obi sie gị ike ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ na izochi ụfọdụ n’ime ihe unu retara ala ahụ?