Abụ Ọma 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-ebibi ndị na-ekwu okwu ụgha.+Jehova kpọrọ onye na-awụfu ọbara+ na onye na-aghọ aghụghọ+ asị. Abụ Ọma 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị ajọ omume+ ga-aga na Shiol,+Ọbụna mba niile ndị na-echefu Chineke.+ Abụ Ọma 94:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ ga-emekwa ka ihe ọjọọ ha dịrị n’isi ha,+Ọ ga-ejikwa ọdachi nke ha laa ha n’iyi.+Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ala ha n’iyi.+
23 Ọ ga-emekwa ka ihe ọjọọ ha dịrị n’isi ha,+Ọ ga-ejikwa ọdachi nke ha laa ha n’iyi.+Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ala ha n’iyi.+