Job 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ maara nke ọma ụzọ m na-esi aga.+Mgbe ọ nụchasịrị m, m ga-adịzi ka ọlaedo.+ Abụ Ọma 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova maara ụzọ ndị ezi omume,+Ma ụzọ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+ Abụ Ọma 119:105 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 105 Okwu gị bụ oriọna nke na-enye ụkwụ m ìhè,+Bụrụkwa ìhè na-enwu n’okporo ụzọ m.+