Abụ Ọma 140:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila. Jeremaya 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka a nụ mkpu ákwá n’ụlọ ha mgbe ị ga-eme ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga wakpo ha na mberede.+ N’ihi na ha egwuwo olulu ka ha wee jide m, ha esiwokwa ọnyà ka ọ ma m n’ụkwụ.+ Matiu 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ahụ, ndị Farisii gara wee gbaa izu ka ha jide ya site n’okwu ọnụ ya.+
5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila.
22 Ka a nụ mkpu ákwá n’ụlọ ha mgbe ị ga-eme ka ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga wakpo ha na mberede.+ N’ihi na ha egwuwo olulu ka ha wee jide m, ha esiwokwa ọnyà ka ọ ma m n’ụkwụ.+