2 Samuel 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ugbu a, Jehova Chineke, mezuo ihe i kwuru banyere ohu gị nakwa banyere ụlọ ya ruo mgbe ebighị ebi, mee nnọọ dị ka i kwuru.+ Abụ Ọma 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehova, agbabawo m n’ime gị.+Biko, ekwela ka ihere mee m ma ọlị.+Meere m ụzọ mgbapụ n’ihi ezi omume gị.+ Abụ Ọma 71:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi ezi omume gị, biko, napụta m ma meere m ụzọ mgbapụ.+Tọọrọ m ntị n’ala ma zọpụta m.+
25 “Ugbu a, Jehova Chineke, mezuo ihe i kwuru banyere ohu gị nakwa banyere ụlọ ya ruo mgbe ebighị ebi, mee nnọọ dị ka i kwuru.+
31 Jehova, agbabawo m n’ime gị.+Biko, ekwela ka ihere mee m ma ọlị.+Meere m ụzọ mgbapụ n’ihi ezi omume gị.+