2 Samuel 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo buso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova wee sị Devid: “Gbagoo, n’ihi na m ga-enyeferịrị ndị Filistia n’aka gị.”+ Abụ Ọma 18:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ọ na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ, bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*+Ruo mgbe ebighị ebi.+
19 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo buso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova wee sị Devid: “Gbagoo, n’ihi na m ga-enyeferịrị ndị Filistia n’aka gị.”+
50 Ọ na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ, bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*+Ruo mgbe ebighị ebi.+