Abụ Ọma 35:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ka ndị ezi omume m na-atọ ụtọ tie mkpu ọṅụ ma ṅụrịa ọṅụ,+Ka ha na-ekwu mgbe niile, sị:+“Ka e too Jehova, bụ́ onye udo nke ohu ya na-atọ ụtọ.”+ Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+
27 Ka ndị ezi omume m na-atọ ụtọ tie mkpu ọṅụ ma ṅụrịa ọṅụ,+Ka ha na-ekwu mgbe niile, sị:+“Ka e too Jehova, bụ́ onye udo nke ohu ya na-atọ ụtọ.”+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+