Abụ Ọma 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ ya mere na ndị ajọ omume agaghị eguzo n’ikpe,+Ndị mmehie agaghịkwa eguzo ná nzukọ ndị ezi omume.+ 1 Ndị Kọrịnt 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ka anụ ahụ́ ọ bụla wee ghara ịnya isi+ n’ihu Chineke.
5 Ọ bụ ya mere na ndị ajọ omume agaghị eguzo n’ikpe,+Ndị mmehie agaghịkwa eguzo ná nzukọ ndị ezi omume.+