Diuterọnọmi 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ikpe ziri ezi—ikpe ziri ezi ka ị ga-agbaso,+ ka i wee dịrị ndụ ma nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.+ Job 21:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na unu na-asị, ‘Olee ụlọ onye ahụ a ma ama,Oleekwa ụlọikwuu ndị ajọ omume, bụ́ ebe obibi ha?’+ Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+ Abụ Ọma 91:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị ga na-ele naanị n’anya+Wee hụ ụgwọ a na-akwụ ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 101:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kwa ụtụtụ, m ga na-ala ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa n’iyi,+Iji gbuchapụ ndị niile na-eme ihe ọjọọ+ n’obodo+ Jehova.
20 Ikpe ziri ezi—ikpe ziri ezi ka ị ga-agbaso,+ ka i wee dịrị ndụ ma nweta ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.+
28 N’ihi na unu na-asị, ‘Olee ụlọ onye ahụ a ma ama,Oleekwa ụlọikwuu ndị ajọ omume, bụ́ ebe obibi ha?’+
10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+
8 Kwa ụtụtụ, m ga na-ala ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa n’iyi,+Iji gbuchapụ ndị niile na-eme ihe ọjọọ+ n’obodo+ Jehova.