Ilu 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ ezi omume nke onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ga-eme ka ụzọ ya kwụrụ ọtọ,+ ma onye ajọ omume ga-ada n’ihi ajọ omume ya.+ 1 Ndị Tesalonaịka 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs+ duo anyị nke ọma ka anyị rute n’ebe unu nọ.
5 Ọ bụ ezi omume nke onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ga-eme ka ụzọ ya kwụrụ ọtọ,+ ma onye ajọ omume ga-ada n’ihi ajọ omume ya.+