Ọrụ Ndịozi 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 wee sị: “Gị onye jupụtara n’ụdị aghụghọ ọ bụla na ụdị arụrụala ọ bụla, gị nwa Ekwensu,+ gị onye iro nke ihe ọ bụla ziri ezi, ị́ gaghị akwụsị ịgbagọ ụzọ ziri ezi nke Jehova? 2 Ndị Tesalonaịka 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ahụ, a ga-ekpughe onye ahụ na-emebi iwu, onye Onyenwe anyị Jizọs ga-eji mmụọ nke ọnụ+ ya gbuo, bibiekwa ya site n’ime ka ọnụnọ ya+ pụta ìhè.+
10 wee sị: “Gị onye jupụtara n’ụdị aghụghọ ọ bụla na ụdị arụrụala ọ bụla, gị nwa Ekwensu,+ gị onye iro nke ihe ọ bụla ziri ezi, ị́ gaghị akwụsị ịgbagọ ụzọ ziri ezi nke Jehova?
8 Mgbe ahụ, a ga-ekpughe onye ahụ na-emebi iwu, onye Onyenwe anyị Jizọs ga-eji mmụọ nke ọnụ+ ya gbuo, bibiekwa ya site n’ime ka ọnụnọ ya+ pụta ìhè.+