2 Samuel 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Absalọm wee nye ndị na-ejere ya ozi iwu, sị: “Biko, legidenụ Amnọn anya, ngwa ngwa obi dị ya ụtọ n’ihi mmanya ọ ṅụrụ,+ m wee sị unu, ‘Gbuonụ Amnọn!’ gbuonụ ya. Unu atụla egwu.+ Ọ́ bụghị mụ onwe m nyere unu iwu? Dịnụ ike, meenụ ka ndị dike.”
28 Absalọm wee nye ndị na-ejere ya ozi iwu, sị: “Biko, legidenụ Amnọn anya, ngwa ngwa obi dị ya ụtọ n’ihi mmanya ọ ṅụrụ,+ m wee sị unu, ‘Gbuonụ Amnọn!’ gbuonụ ya. Unu atụla egwu.+ Ọ́ bụghị mụ onwe m nyere unu iwu? Dịnụ ike, meenụ ka ndị dike.”