Ilu 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 iji nata ịdọ aka ná ntị+ nke na-enye nghọta,+ ezi omume+ na ikpe ziri ezi+ na ịkwụwa aka ọtọ,+ Ilu 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jisie ịdọ aka ná ntị ike;+ ahapụla ya.+ Chekwaa ya, n’ihi na ọ bụ ya bụ ndụ gị.+ Ilu 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye hụrụ ịdọ aka ná ntị n’anya hụrụ ihe ọmụma n’anya,+ ma onye kpọrọ ịdọ aka ná ntị asị adịghị eche echiche.+
12 Onye hụrụ ịdọ aka ná ntị n’anya hụrụ ihe ọmụma n’anya,+ ma onye kpọrọ ịdọ aka ná ntị asị adịghị eche echiche.+