Jenesis 37:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 E mesịa, ha zigara uwe mwụda ahụ nwegasịrị akara wee mee ka o ruo nna ha aka wee sị: “Nke a bụ ihe anyị hụrụ. Biko, leruo ya anya+ mara ma ọ̀ bụ uwe mwụda nwa gị ma ọ bụ na ọ bụghị.”+
32 E mesịa, ha zigara uwe mwụda ahụ nwegasịrị akara wee mee ka o ruo nna ha aka wee sị: “Nke a bụ ihe anyị hụrụ. Biko, leruo ya anya+ mara ma ọ̀ bụ uwe mwụda nwa gị ma ọ bụ na ọ bụghị.”+