Jenesis 39:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Jehova nọnyeere Josef, o wee ghọọ onye ihe na-agara nke ọma,+ ghọọkwa onye na-elekọta ụlọ nna ya ukwu, bụ́ onye Ijipt. 2 Samuel 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ ezie na a na-akwanyere ya ùgwù karịa ọbụna mmadụ iri atọ ahụ, ọ harughị ka mmadụ atọ ahụ; ma Devid họpụtara ya ịbụ onye nche ya.+ Ilu 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ohu nke nwere nghọta ga-achị nwa nke na-emechu mmadụ ihu,+ ọ ga-eso ụmụnne nwa ahụ keta òkè n’ihe nketa.+
2 Ma Jehova nọnyeere Josef, o wee ghọọ onye ihe na-agara nke ọma,+ ghọọkwa onye na-elekọta ụlọ nna ya ukwu, bụ́ onye Ijipt.
23 Ọ bụ ezie na a na-akwanyere ya ùgwù karịa ọbụna mmadụ iri atọ ahụ, ọ harughị ka mmadụ atọ ahụ; ma Devid họpụtara ya ịbụ onye nche ya.+
2 Ohu nke nwere nghọta ga-achị nwa nke na-emechu mmadụ ihu,+ ọ ga-eso ụmụnne nwa ahụ keta òkè n’ihe nketa.+