Luk 1:79 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 79 iji nye ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị nakwa n’onyinyo ọnwụ ìhè,+ iji duru ụkwụ anyị gaa n’ụzọ nke udo, gọziekwa anyị na ya.” Ndị Filipaị 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihe ndị unu mụtara n’aka m, nke unu nabatara, nke unu nụkwara ma hụ n’ebe m nọ, na-emenụ ihe ndị a;+ Chineke nke udo+ ga-anọnyekwara unu.
79 iji nye ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị nakwa n’onyinyo ọnwụ ìhè,+ iji duru ụkwụ anyị gaa n’ụzọ nke udo, gọziekwa anyị na ya.”
9 Ihe ndị unu mụtara n’aka m, nke unu nabatara, nke unu nụkwara ma hụ n’ebe m nọ, na-emenụ ihe ndị a;+ Chineke nke udo+ ga-anọnyekwara unu.