Nehemaya 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee jiri olu dara ụda na-agụpụta+ ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ihe dị n’iwu ezi Chineke, na-akọwa ya, na-emekwa ka o doo anya; ha nọkwa na-eme ka a ghọta ihe a na-agụpụta.+ Abụ Ọma 49:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọnụ m ga-ekwu ihe amamihe dị na ya,+Ihe m na-atụgharị n’uche ga-abụkwa ihe nghọta dị na ya.+ Ilu 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe,+ ịmara Onye Kasị Nsọ ka nghọta bụkwa.+
8 Ha wee jiri olu dara ụda na-agụpụta+ ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ihe dị n’iwu ezi Chineke, na-akọwa ya, na-emekwa ka o doo anya; ha nọkwa na-eme ka a ghọta ihe a na-agụpụta.+