Abụ Solomọn 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 nweekwa isi iyi nke ubi a gbara ogige, olulu mmiri nke mmiri ya dị ọcha,+ nakwa iyi nke si Lebanọn+ na-asọ nwayọọ nwayọọ. 1 Ndị Kọrịnt 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka di na-enye nwunye ya ihe ruuru ya;+ ka nwunye na-emekwara di ya otú ahụ.+ Ndị Hibru 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka alụmdi na nwunye bụrụ ihe kwesịrị nsọpụrụ n’etiti mmadụ niile, ka ihe ndina alụmdi na nwunye gharakwa ịbụ ihe e merụrụ emerụ,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko na ndị bụ́ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+
15 nweekwa isi iyi nke ubi a gbara ogige, olulu mmiri nke mmiri ya dị ọcha,+ nakwa iyi nke si Lebanọn+ na-asọ nwayọọ nwayọọ.
4 Ka alụmdi na nwunye bụrụ ihe kwesịrị nsọpụrụ n’etiti mmadụ niile, ka ihe ndina alụmdi na nwunye gharakwa ịbụ ihe e merụrụ emerụ,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko na ndị bụ́ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+