Hosia 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee sị ya: “Ị ga-ebi dị ka nke m ruo ọtụtụ ụbọchị.+ Akwala iko,+ abụkwala nke nwoke ọzọ;+ otú ahụkwa ka m ga-adị n’ebe ị nọ.” 1 Pita 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ndị bụ́ di, ka unu na ndị nwunye unu na-ebi otú ahụ+ dị ka ihe ọmụma si dị,+ na-enyenụ nwaanyị nsọpụrụ+ dị ka arịa na-esighị ike, ebe unu na ha bụ ndị nketa+ nke ihu ọma na-erughịrị mmadụ nke bụ́ ndụ, ka e wee ghara igbochi ekpere unu.+
3 M wee sị ya: “Ị ga-ebi dị ka nke m ruo ọtụtụ ụbọchị.+ Akwala iko,+ abụkwala nke nwoke ọzọ;+ otú ahụkwa ka m ga-adị n’ebe ị nọ.”
7 Unu ndị bụ́ di, ka unu na ndị nwunye unu na-ebi otú ahụ+ dị ka ihe ọmụma si dị,+ na-enyenụ nwaanyị nsọpụrụ+ dị ka arịa na-esighị ike, ebe unu na ha bụ ndị nketa+ nke ihu ọma na-erughịrị mmadụ nke bụ́ ndụ, ka e wee ghara igbochi ekpere unu.+