Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 26:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 O wee ruo na ka ọ nọwara ogologo oge n’ebe ahụ, Abimelek, bụ́ eze ndị Filistia, si na windo na-elepụ anya wee hụ, ma, lee, Aịzik na Ribeka nwunye ya nọ na-egwuri egwu.+

  • Jenesis 29:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Jekọb wee jee ozi afọ asaa maka Rechel,+ ma n’anya ya, ọ dị ka ụbọchị ole na ole n’ihi ịhụnanya o nwere n’ebe ọ nọ.+

  • Abụ Solomọn 8:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “Kanye m dị ka akara n’elu obi gị,+ dị ka akara n’ogwe aka gị; n’ihi na ịhụnanya siri ike dị ka ọnwụ,+ ọ naghị ekwe ekwe dị ka Shiol, ọ na-achọsi ikwesị ntụkwasị obi+ ike. Ọ na-enwu dị ka ọkụ, bụ́ ire ọkụ nke Jaa.+

  • Ndị Efesọs 5:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ndị bụ́ di, na-ahụnụ nwunye unu n’anya,+ dị nnọọ ka Kraịst hụkwara ọgbakọ ahụ n’anya ma nyefee onwe ya maka ya,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya