Ilu 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Bịa ka anyị ṅụjuo ịhụnanya afọ ruo ụtụtụ; ka anyị mee onwe anyị obi ụtọ site n’igosi ịhụnanya.+ Ndị Efesọs 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na ihe ndị ha na-eme na nzuzo na-emedị ihere ịkọ akọ.+