Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezikiel 18:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 “‘Ma mgbe onye ezi omume hapụrụ ezi omume ya, mewe ihe na-ezighị ezi;+ o wee na-eme ihe arụ niile onye ajọ omume mere,+ o wee na-adị ndụ, ọ dịghị otu n’ime ezi omume niile o mere a ga-echeta.+ Ọ ga-anwụ n’ihi omume ekwesịghị ntụkwasị obi o mere nakwa n’ihi mmehie o mere.+

  • Ezikiel 33:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị ka ọ hapụ ụzọ ya, ma ọ hapụghị ụzọ ya, ya onwe ya ga-anwụ ná njehie ya,+ ma gị onwe gị ga-anapụta mkpụrụ obi gị.+

  • 2 Ndị Tesalonaịka 1:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Nke a na-egosi na ọ bụ ezi omume n’ebe Chineke nọ iji mkpagbu kwụọ ndị na-akpagbu unu ụgwọ.+

  • 1 Pita 4:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 “Ọ bụrụkwa na o siiri onye ezi omume ike ịbụ onye a zọpụtara,+ olee ebe a ga-ahụ onye na-adịghị asọpụrụ Chineke na onye mmehie?”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya