Ọnụ Ọgụgụ 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-abụrụ ya na ụmụ ya ga-anọchi ya+ ọgbụgba ndụ nke ịbụ ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ihi na o kweghị ka a maa Chineke ya aka,+ o wee kpuchiere ụmụ Izrel mmehie ha.’”+ 2 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ Ilu 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A ga-eji amamihe wulite ezinụlọ,+ a ga-ejikwa nghọta mee ka o guzosie ike.+ Matiu 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-anụ okwu m ndị a ma na-eme ha, a ga-eji ya tụnyere nwoke nwere uche, onye wuru ụlọ ya n’elu oké nkume.+
13 Ọ ga-abụrụ ya na ụmụ ya ga-anọchi ya+ ọgbụgba ndụ nke ịbụ ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ihi na o kweghị ka a maa Chineke ya aka,+ o wee kpuchiere ụmụ Izrel mmehie ha.’”+
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
24 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-anụ okwu m ndị a ma na-eme ha, a ga-eji ya tụnyere nwoke nwere uche, onye wuru ụlọ ya n’elu oké nkume.+