Ilu 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọbụbụ ọnụ Jehova na-adịkwasị ụlọ onye ajọ omume,+ ma ebe obibi nke ndị ezi omume ka ọ na-agọzi.+ Ilu 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A na-akwatu ndị ajọ omume, ha ewee ghara ịnọkwa,+ ma ụlọ ndị ezi omume ga-eguzo mgbe niile.+ Ilu 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye Ezi Omume na-eleru anya n’ụlọ onye ajọ omume,+ na-akwatu ndị ajọ omume ka ọdachi wee dakwasị ha.+
12 Onye Ezi Omume na-eleru anya n’ụlọ onye ajọ omume,+ na-akwatu ndị ajọ omume ka ọdachi wee dakwasị ha.+