Esta 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 bụ́ ụmụ+ iri Heman+ nwa Hamedeta, bụ́ onye nọ na-ebuso ndị Juu iro;+ ma ha emetụghị ngwongwo+ ha aka. Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+ Ilu 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 A ga-ala ụlọ ndị ajọ omume n’iyi,+ ma ụlọikwuu nke ndị ziri ezi ga-enwe ihe ịga nke ọma.+
10 bụ́ ụmụ+ iri Heman+ nwa Hamedeta, bụ́ onye nọ na-ebuso ndị Juu iro;+ ma ha emetụghị ngwongwo+ ha aka.
10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+