Diuterọnọmi 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu ndị a m na-enye gị n’iwu taa ga-adị n’obi gị;+ Job 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Adịghị m ahapụ ihe egbugbere ọnụ ya nyere n’iwu.+Echekwawo m okwu si ya n’ọnụ+ karịa ihe a chọrọ m n’aka.
12 Adịghị m ahapụ ihe egbugbere ọnụ ya nyere n’iwu.+Echekwawo m okwu si ya n’ọnụ+ karịa ihe a chọrọ m n’aka.