Ilu 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A na-esi n’okwu ọnụ mmadụ eme ka ihe ọma ju ya afọ,+ ihe mmadụ jikwa aka ya na-eme ga-alaghachikwute ya.+ Ilu 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-egosi na ya nwere nghọta n’okwu ga-enweta ihe ọma,+ obi ụtọ na-adịkwara onye tụkwasịrị Jehova obi.+ Ilu 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mkpụrụ obi onye na-arụsi ọrụ ike arụsiworo ya ọrụ ike,+ n’ihi na ọnụ ya amanyewo ya ịrụ ọrụ.+
14 A na-esi n’okwu ọnụ mmadụ eme ka ihe ọma ju ya afọ,+ ihe mmadụ jikwa aka ya na-eme ga-alaghachikwute ya.+
20 Onye na-egosi na ya nwere nghọta n’okwu ga-enweta ihe ọma,+ obi ụtọ na-adịkwara onye tụkwasịrị Jehova obi.+