Diuterọnọmi 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Mozis bụ́ ohu Jehova+ nwụrụ n’ebe ahụ n’ala Moab dị ka Jehova nyere n’iwu.+ Job 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụ na e kpebiwo ụbọchị ole ọ ga-adị ndụ,+Ọnwa ole ọ ga-adị ndụ dị gị n’aka;Ị kpaworo ya ókè ka ọ ghara ịgabiga ya. Jọn 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gawanụ ememme ahụ; agawabeghị m ememme a, n’ihi na oge m a kara aka+ eruchabeghị.”+
5 Ọ bụrụ na e kpebiwo ụbọchị ole ọ ga-adị ndụ,+Ọnwa ole ọ ga-adị ndụ dị gị n’aka;Ị kpaworo ya ókè ka ọ ghara ịgabiga ya.