Abụ Ọma 49:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ pụghị iwere ihe ọ bụla ma ọlị mgbe ọ nwụrụ;+Ebube ya agaghị eso ya gbadaa.+ Luk 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ mkpụrụ obi gị n’aka gị.+ Ònye ga-enwezi ihe ndị ị kwakọbara?’+ 1 Timoti 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọ dịghị ihe anyị ji bịa n’ụwa, ọ dịghịkwa ihe anyị pụrụ iwere si n’ime ya pụọ.+
20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ mkpụrụ obi gị n’aka gị.+ Ònye ga-enwezi ihe ndị ị kwakọbara?’+