Job 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ọ bụ, dị ka ime pụrụ apụ+ na nzuzo, agaraghị m adị ndụ, Dị ka ụmụaka na-ahụtụghị ìhè.+ Ekliziastis 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye ka ha abụọ mma bụ onye a na-amụbeghị amụ,+ onye na-ahụghị ọrụ ahụhụ a na-arụ n’okpuru anyanwụ.+
3 Onye ka ha abụọ mma bụ onye a na-amụbeghị amụ,+ onye na-ahụghị ọrụ ahụhụ a na-arụ n’okpuru anyanwụ.+