Abụ Ọma 58:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-aga ije dị ka eju nke na-achọ ịnwụ anwụ;*Dị ka ime nke pụrụ nwaanyị, ha agaghị ahụ anyanwụ.+ Ekliziastis 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na mmadụ amụọ otu narị ụmụ,+ ya adịkwa ndụ ruo ọtụtụ afọ, afọ ndụ ya ewee dị ọtụtụ,+ ma mkpụrụ obi ya enwetaghị afọ ojuju n’ihe ọma,+ ọbụna ili erughị ya aka,+ m ga-asị na nwa nwụrụ n’afọ ka ya mma.+ Hosia 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova, nye ha ihe ị chọrọ inye ha.+ Nye ha afọ na-ekwo ime+ na ara tara mmiri.
3 Ọ bụrụ na mmadụ amụọ otu narị ụmụ,+ ya adịkwa ndụ ruo ọtụtụ afọ, afọ ndụ ya ewee dị ọtụtụ,+ ma mkpụrụ obi ya enwetaghị afọ ojuju n’ihe ọma,+ ọbụna ili erughị ya aka,+ m ga-asị na nwa nwụrụ n’afọ ka ya mma.+