Abụ Ọma 55:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova, biko, mee ka ha nwee mgbagwoju anya, kewaa ire ha,+N’ihi na ahụwo m ime ihe ike na esemokwu n’obodo a.+ Ekliziastis 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ahụrụ m ọrụ niile a rụrụ n’okpuru anyanwụ,+ ma, lee! ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+ Jeremaya 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ha na-ekwe ire ha dị ka ụta ikwu okwu ụgha;+ ma a bịa n’ikwesị ntụkwasị obi, ha adịghị ike n’ala a. “N’ihi na ha na-esi n’ihe ọjọọ banye n’ihe ọjọọ, ha leghaara ọbụna mụ onwe m anya,”+ ka Jehova kwuru. Hosia 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere ịbụ ọnụ+ na ịghọ aghụghọ+ na igbu ọchụ+ na izu ohi+ na ịkwa iko,+ bụ́ ndị gbasaworo ebe niile, ịwụfu ọbara na ịwụfu ọbara ezutewo.+
9 Jehova, biko, mee ka ha nwee mgbagwoju anya, kewaa ire ha,+N’ihi na ahụwo m ime ihe ike na esemokwu n’obodo a.+
3 ha na-ekwe ire ha dị ka ụta ikwu okwu ụgha;+ ma a bịa n’ikwesị ntụkwasị obi, ha adịghị ike n’ala a. “N’ihi na ha na-esi n’ihe ọjọọ banye n’ihe ọjọọ, ha leghaara ọbụna mụ onwe m anya,”+ ka Jehova kwuru.
2 E nwere ịbụ ọnụ+ na ịghọ aghụghọ+ na igbu ọchụ+ na izu ohi+ na ịkwa iko,+ bụ́ ndị gbasaworo ebe niile, ịwụfu ọbara na ịwụfu ọbara ezutewo.+