Job 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Gịnị mere anwụghị m n’afọ?+Gịnị mere ekubighị m ume ozugbo m pụtasịrị n’afọ? Abụ Ọma 58:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-aga ije dị ka eju nke na-achọ ịnwụ anwụ;*Dị ka ime nke pụrụ nwaanyị, ha agaghị ahụ anyanwụ.+