Jeremaya 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nne m, efuola m,+ n’ihi na ị mụwo m, bụ́ nwoke ya na ụwa dum na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ.+ Ọ dịghị onye m gbazinyere ihe, ọ dịghịkwa onye gbazinyere m. Ha niile na-edu m ikwu.+ Jeremaya 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Gịnị mere na o gbughị m mgbe m nọ n’afọ, ka nne m bụrụ ili m, ya eburu afọ ime ruo mgbe a na-akaghị aka?+
10 Nne m, efuola m,+ n’ihi na ị mụwo m, bụ́ nwoke ya na ụwa dum na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ.+ Ọ dịghị onye m gbazinyere ihe, ọ dịghịkwa onye gbazinyere m. Ha niile na-edu m ikwu.+
17 Gịnị mere na o gbughị m mgbe m nọ n’afọ, ka nne m bụrụ ili m, ya eburu afọ ime ruo mgbe a na-akaghị aka?+