Ilu 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+ Ilu 3:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Nsọpụrụ ka ndị maara ihe ga-enweta,+ ma ndị nzuzu na-enye ihe ihere otuto.+ Ilu 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Egbugbere ọnụ ndị maara ihe na-ekesa ihe ọmụma,+ ma obi ndị nzuzu adịghị otú ahụ.+ Ilu 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ntị nke na-anụ ịba mba+ nke ndụ na-anọ kpọmkwem n’etiti ndị maara ihe.+
5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+